Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Nọvemba 15
IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 15
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Ihe E Mere 26-29
Nke 1: 1 Ihe E Mere 29:10-19
Nke 2: Ọ Bụghị Mmadụ Niile Na-ejere Otu Chineke ahụ Ozi (td 20D)
Nke 3: Ndị Juu Niile Hà Ga-aghọ Ndị Kraịst?
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 20: “Baịbụl—Akwụkwọ Na-akọ Ihe Ndị Mere Eme na Amụma Ndị Na-emezu Emezu.” Ajụjụ na azịza. Ma unu agaghị eme ya, tụleenụ akwụkwọ Bible Na-akụzi, isi nke abụọ, paragraf nke 6-17. Ajụjụ na azịza.
Nkeji 10: Igbe Ajụjụ. Ọ bụ okenye ga-ekwu ya.