Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Nọvemba 22
IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 22
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 13 ¶18-21, igbe dị na p. 138
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ihe E Mere 1-5
Nke 1: 2 Ihe E Mere 3:1-13
Nke 2: Olee Ihe Jehova Gbakwasịrị Ụkwụ Gbaghara Ndị Mere Mmehie Tupu Oge Ndị Kraịst Mmehie Ha? (Rom 3:24, 25)
Nke 3: Ndịàmà Jehova Hà Bụ Okpukpe Ọhụrụ? (td 28A)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: “Mgbakọ A Kwadebere Iji Nyere Ndị Ozi Chineke Aka.” Ajụjụ na azịza. Gwa ọgbakọ mgbe unu ga-aga mgbakọ sekit ma ọ bụrụ na a gwala unu. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kọọ uru ha ritere n’otu mgbakọ sekit ha gara na nso nso a.
Nkeji 20: “Ì Nwere Ike Inyere Di ma Ọ Bụ Nwunye Na-ekweghị Ekwe Aka?” Ajụjụ na azịza. Gbaa otu onye nkwusa ajụjụ ọnụ. Ọ ga-abụ onye bụ́bu di ma ọ bụ nwunye na-ekweghị ekwe. Olee otú ndị nọ n’ọgbakọ si nyere ya aka inwe mmasị n’eziokwu?