Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 5/11 p. 4
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 6
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA JUN 6
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 5/11 p. 4

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 6

IZU NA-AMALITE NA JUN 6

Abụ nke 68 na Ekpere

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

bt isi nke 4 ¶13-20, igbe dị na peeji nke 34 (Nkeji 25)

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ọma 34-37 (Nkeji 10)

Nke 1: Abụ Ọma 35:1-18 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

Nke 2: Mmadụ Ò Kwesịrị Ịzọ Ndụ Ya Ọ Bụrụgodị na Ọ Ga-eme Ka O Mebie Iwu Chineke?—td 38B (Nkeji 5)

Nke 3: Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta na Luk 12:13-15, 21? (Nkeji 5)

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 126

Nkeji 5: Ịma ọkwa.

Nkeji 10: Jiri Ajụjụ Na-akụzi Ihe nke Ọma—Nkebi nke 2. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 237, paragraf nke 3 ruo peeji nke 238, paragraf nke 5. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi otú e nwere ike isi mee otu ihe ma ọ bụ ihe abụọ e kwuru na ya.

Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.

Nkeji 10: Olee Otú Anyị Si Mee? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-ekwu ya. Jaa ọgbakọ mma maka otú ha si gaa ozi ọma n’oge Ncheta Ọnwụ Jizọs. I mechazie, kwuo ihe ọgbakọ rụpụtara. Gwa ndị sụrụ ụzọ inyeaka n’ọnwa Mach, Eprel, na Mee ka ha kọọ ahụmahụ ndị ha nwetara.

Abụ nke 83 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya