Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọgọst 15
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 15
Abụ nke 39 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 8 ¶1-7, igbe ndị dị na peeji nke 61-62 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ọma 102-105 (Nkeji 10)
Nke 1: Abụ Ọma 105:1-24 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Mere Anyị Ekwesịghị Ikwe Ka Ihe Ndị Anyị Hapụrụ Fewe Jehova Gụwa Anyị Agụụ—Luk 9:62 (Nkeji 5)
Nke 3: Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Nwere Ike Imerụ Gị Ahụ́?—td 41B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Nyere Ndị Nwere Mmasị Aka Ka Ha Nwee Ọganihu. Okwu si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 187, paragraf nke 6, ruo peeji nke 188, paragraf nke 3.
Nkeji 20: “Ihe Anyị Mụtara na Vidio Bụ́ Jehovah’s Witnesses—Organized to Share the Good News.” Ajụjụ na azịza. Jiri ihe e kwuru na paragraf nke mbụ mere okwu mmeghe gị, jirikwa ihe e kwuru na paragraf ikpeazụ mere okwu mmechi gị.
Abụ nke 47 na Ekpere