Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọktoba 24
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 24
Abụ nke 75 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 11 ¶13-19 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ilu 17-21 (Nkeji 10)
Nke 1: Ilu 17:21–18:13 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Alaeze Chineke Ga-eweta Ọgwụgwọ Anụ Ahụ́ Na-adịgide Adịgide—td 19B (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Ụdị Ndị Ndị Na-efe Ihe E Kere Eke Kama Onye Kere Ya Na-egosi na Ha Bụ?—Rom 1:20 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. Kwuo akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Nọvemba, meekwa otu ihe ngosi ma ọ bụ ihe ngosi abụọ ga-egosi otú e nwere ike isi nye ha ndị mmadụ.
Nkeji 25: “Ị̀ Na-erite Uru n’Ihe Jehova Na-akụziri Anyị?” Ajụjụ na azịza. Jiri nkeji ole na ole gbaa onye nzukọ Jehova nyerela ọzụzụ pụrụ iche ajụjụ ọnụ.
Abụ nke 105 na Ekpere