Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Nọvemba 21
IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 21
Abụ nke 53 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 13 ¶1-7, igbe ndị dị na p. 100, na p. 103 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ekliziastis 7-12 (Nkeji 10)
Nke 1: Ekliziastis 9:13–10:11 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ịhụnanya Adịghị Ekwo Ekworo—1 Kọr. 13:4 (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Ndị Ga-aga Eluigwe?—td 11A (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. Igbe Ajụjụ. Okwu.
Nkeji 15: “Ihe Kacha Eme Ka Mmadụ Bụrụ Ezigbo Onye Nkụzi.” Ajụjụ na azịza. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo otú ịhụnanya onye duziere ha ọmụmụ Baịbụl gosiri ha si mee ka ha mewe nke ọma n’ọgbakọ.
Nkeji 10: “Ka Uche Chineke Mee.” Ajụjụ na azịza. Kwuo mgbe ọgbakọ unu ga-aga mgbakọ pụrụ iche ma ọ bụrụ na a gwala ya unu.
Abụ nke 35 na Ekpere