Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 5
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 5
Abụ nke 29 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 13 ¶17-24 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Aịzaya 1-5 (Nkeji 10)
Nke 1: Aịzaya 3:16–4:6 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-eme Ihe Ka Ndị ma na Oge A Agwụla Agwụ? (Nkeji 5)
Nke 3: Ọkụ Na-anọchi Anya Ịla n’Iyi—td 13B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 12: Ịma ọkwa. Ọ Bụrụ na Mmadụ Ajụọ Gị Ihe Mere Ị Naghị Agba Krismas. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Disemba 15, 2007, peeji nke 8-9. Jiri nkeji ole na ole mee otu ihe ngosi.
Nkeji 15: Ndị A Na-akpagbu Maka Àmà Ha Na-agba. (Luk 21:12, 13) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Septemba 15, 2010, p. 3, para. 3-p. 4, para. 3; Jenụwarị 15, 2006, peeji nke 27-28; Nọvemba 1, 1997, p. 19, para. 6-p. 20, para. 1. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ndị ha mụtara.
Nkeji 8: Na-akwadebe Akwadebe Tupu Ị Gawa Ozi Ọma. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jụọ ndị na-ege ntị ajụjụ ndị a: (1) Olee otú i si akwadebe tupu: (a) ị gawa ozi ọma ụlọ n’ụlọ? (b) ị gawa nletaghachi? (ch) ị gbawa àmà n’oge ị na-anọghị n’ozi? (2) Gịnị mere o ji dị mma ka anyị buru ụzọ mụọ ihe anyị na onye anyị na-amụrụ ihe ga-amụ tupu anyị agawa ịmụrụ ya ihe? (3) Gịnị ka ị na-eme iji nyere onye ị na-amụrụ ihe aka ka ọ na-ebu ụzọ amụ ihe unu ga-amụ? (4) Olee otú ịkwadebe akwadebe si eme ka ozi ọma ị gara n’ụbọchị tọkwuo gị ụtọ? (5) Gịnị mere o ji atọ Jehova ụtọ ma anyị kwadebe akwadebe tupu anyị agawa ozi ọma?
Abụ nke 101 na Ekpere