Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 19
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 19
Abụ nke 125 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 14 ¶6-10, igbe dị na p. 110 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Aịzaya 11-16 (Nkeji 10)
Nke 1: Aịzaya 13:1-16 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Mere Anyị Ji Eje Ije n’Okwukwe, Ọ Bụghị n’Ihe Anya Na-ahụ—2 Kọr. 5:7 (Nkeji 5)
Nke 3: Otú Ndị Kraịst Si Ele Ememme Anya—td 43A (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. Kwuo akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Jenụwarị, meekwa ihe ngosi otú e nwere ike isi nye ha ya.
Nkeji 15: Kwusaa Okwu Chineke n’Oge Nsogbu. (2 Tim. 4:2) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Eprel 1, 1999, peeji nke 8. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 10: Igbe Ajụjụ. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya.
Abụ nke 92 na Ekpere