Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 7
IZU NA-AMALITE NA MEE 7
Abụ nke 120 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 20 ¶8-15, igbe dị na p. 161 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jeremaya 35-38 (Nkeji 10)
Nke 1: Jeremaya 36:14-26 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndụ Ebighị Ebi Abụghị Nrọ—td 30A (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Ụmụ Mmadụ Na-eme Ò Nwere Ike Iwute Chineke?—Ikpe 2:11-18 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: “Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi.” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’ihe ntinye dị n’Ozi Alaeze Anyị nke Eprel 2012. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kọọ ihe masịrị ha n’akụkọ ozi Ndịàmà Jehova n’ụwa niile, bụ́ nke dị n’ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke Mach 2012. Ọ bụrụ na ọ ga-ekwe omume, gwa ụfọdụ ndị agwa n’oge ka ha chọta ahụmahụ ụfọdụ na-agba ume a kọrọ na Yearbook 2012 (akwụkwọ mgbaafọ) ha ga-akọ. N’ikpeazụ, gbaa ndị niile ma agụ Bekee ume ka ha gụchaa Yearbook 2012 ha.
Nkeji 15: Mkpa ọgbakọ. Okwu. A ga-eji ihe ndepụta isiokwu ya bụ́ “Mgbakọ Distrikti nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2012” kwuo ya.
Abụ nke 14 na Ekpere