Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 11
IZU NA-AMALITE NA JUN 11
Abụ nke 123 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 22 ¶1-6 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ákwá 1-2 (Nkeji 10)
Nke 1: Abụ Ákwá 2:11-19 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Otú Ụmụ Mmadụ Si “Na-ebibi Ụwa”?—Mkpu. 11:18 (Nkeji 5)
Nke 3: Ọrụ Dịịrị Nne na Nna n’Ebe Ụmụ Ha Nọ—td 3CH (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Olee Otú Anyị Si Mee? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ odeakwụkwọ ọgbakọ ga-ekwu ya. Jaa ọgbakọ mma maka otú ha si gaa ozi ọma n’oge Ncheta Ọnwụ Jizọs. I mechazie, kwuo ihe ọgbakọ rụpụtara. Gwa ndị sụrụ ụzọ inyeaka n’ọnwa Mach, Eprel, na Mee ka ha kọọ ahụmahụ ndị ha nwetara.
Nkeji 20: “Ihe Iri na Abụọ Mere Anyị Ji Ekwusa Ozi Ọma.” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Abụ nke 47 na Ekpere