Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 18
IZU NA-AMALITE NA JUN 18
Abụ nke 61 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 22 ¶ 7-14, igbe dị na p. 174, 177 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ákwá 3-5 (Nkeji 10)
Nke 1: Abụ Ákwá 5:1-22 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndị Kraịst Kwesịrị Ịlụ Naanị Ndị Kraịst—td 3D (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere Anyị Ji Kwere na Baịbụl Si n’Ike Mmụọ Nsọ Chineke—2 Tim. 3:16 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. Igbe Ajụjụ. Okwu.
Nkeji 10: Ì Chetara? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Eprel 15, 2012, peeji nke 32.
Nkeji 15: Uru Akwụkwọ Anyị Bara. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Ọgọst 15, 2003, peeji nke 29. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Abụ nke 24 na Ekpere