Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Julaị 23
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 23
Abụ nke 43 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 24 ¶1-9, igbe dị na p. 193 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ezikiel 18-20 (Nkeji 10)
Nke 1: Ezikiel 19:1-14 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Akwụkwọ Nsọ Kwuru Gbasara Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị—td 12A (Nkeji 5)
Nke 3: Gịnị Ka Ihe ahụ Jizọs Kwuru na Matiu 21:43 Pụtara? (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jiri Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Na-akụzi Ihe nke Ọma. Okwu ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 247 ruo 249, paragraf nke 2. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi otú e nwere ike isi mee otu ihe ma ọ bụ ihe abụọ e kwuru n’isiokwu a.
Nkeji 20: Jehova Bụ Onye Na-anụ Ekpere. (Ọma 66:19) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Mee 1, 2003, p. 4-7. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ndị ha mụtara.
Abụ nke 56 na Ekpere