Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na n’Ọktoba 22
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 22
Abụ nke 71 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 28 ¶8-15 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Hosia 1-7 (Nkeji 10)
Nke 1: Hosia 6:1–7:7 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Otú E Si Amata Otu Ezi Okpukpe Ahụ—td 36A (Nkeji 5)
Nke 3: Leghara Ihere Anya Otú ahụ Jizọs Mere—Hib. 12:2 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 30: “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị, Olee Otú M Ga-esi Emete Ezigbo Ndị Enyi?” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’akwụkwọ bụ́ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 1, peeji nke 57-63. Jiri ihe dị na paragraf nke mbụ n’Ozi Alaeze a malite okwu gị. Unu tụlechaa, jiri ihe e kwuru na paragraf nke abụọ n’Ozi Alaeze a mere okwu mmechi. Gbaa mmadụ niile ume, nke ka nke, ndị na-eto eto ka ha lee vidio bụ́ Young People Ask—How Can I Make Real Friends?
Abụ nke 89 na Ekpere