Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jenụwarị 14
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 14
Abụ nke 52 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 4 ¶1-8 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Matiu 7-11 (Nkeji 10)
Nke 1: Matiu 10:24-42 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Nwee Nghọta, Achụla Ihe Efu—1 Sam. 12:21; Ilu 23:4, 5 (Nkeji 5)
Nke 3: Mgbe Ụbọchị Izu Ike nke Chineke Malitere na Mgbe Ọ Ga-agwụ—td 42CH (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Nyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Na-eme nke Ọ̇ma. Okwu. O si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 188, paragraf nke 4, ruo na peeji nke 189, paragraf nke 4. Jiri nkeji ole na ole gbaa otu onye nkwusa ajụjụ ọnụ. Ọ ga-abụ onye ndị ọzọ nyeere aka, ya emewe nke ọma n’ọgbakọ.
Nkeji 10: Gịnị Ka Anyị Mụtara? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gụọnụ Matiu 4:1-11. Tụleekwanụ otú amaokwu Baịbụl ndị ahụ ga-esi enyere anyị aka n’ozi ọma.
Nkeji 10: “Gbaa Àmà nke Ọma.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 92 na Ekpere