Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 18
IZU NA-AMALITE NA MACH 18
Abụ nke 120 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 6 ¶19-24, igbe dị na peeji nke 78 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Luk 1-3 (Nkeji 10)
Nke 1: Luk 1:24-45 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Dị Iche n’Etiti Mkpụrụ Obi na Mmụọ?—td 24B (Nkeji 5)
Nke 3: Gịnị Bụ Mmụọ Nsọ?—td 27A (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 12: “Nabata Ha.” Ajụjụ na azịza. Mee ihe ngosi abụọ. Ọ bụ otu onye ga-eme ha. Nke mbụ ga-abụ ebe onye nkwusa gakwuuru onye a kpọrọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Kraịst ma nabata ya nke ọma. Nke ọzọ abụrụ mgbe e mechara Ncheta Ọnwụ Jizọs. Onye nkwusa ahụ ana-ajụta onye ahụ ihe ụfọdụ ka ọ mara otú ọ ga-esi gaa nletaghachi na nke ya.
Nkeji 18: “Jiri Broshọ Bụ́ Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa? Nyere Ndị Mmadụ Aka.” Ajụjụ na azịza. Mee ihe ngosi ga-ewe nkeji asaa. N’ihe ngosi ahụ, onye nkwusa na onye ọ na-amụrụ Baịbụl ga-atụle otu isiokwu dị n’akwụkwọ ahụ.
Abụ nke 20 na Ekpere