Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Julaị 29
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 29
Abụ nke 51 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 12 ¶14-19, igbe dị na peeji nke 148 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọrụ Ndịozi 26-28 (Nkeji 10)
Nke 1: Ọrụ Ndịozi 26:19-32 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Agha Amagedọn Ga-egosi na Chineke Hụrụ Anyị n’Anya—td 4B (Nkeji 5)
Nke 3: Otú Ndị Ohu Chineke Si Egosi na Ha Nwere Mmụọ Nsọ—Gal. 5:22, 23; Mkpu. 22:17 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: I Ziwe Mmadụ Ozi Ọma, Kwuo Okwu Otú I Si Ekwu Okwu. Okwu. O si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 128, paragraf nke 1, ruo peeji nke 129, paragraf nke 1. Jiri nkeji ole na ole gbaa onye nkwusa na-emebu ihere izi ozi ọma ajụjụ ọnụ. Gịnị nyeere ya aka ịkwụsị ime ihere n’ozi ọma?
Nkeji 10: Igbe Ajụjụ. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ okenye ga-ekwu ya.
Nkeji 10: Bụrụnụ Ụmụ nke Nna Unu. (Mat. 5:43-45) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si n’Akwụkwọ Mgbaafọ nke afọ 2013, peeji nke 89, paragraf nke 2 na nke 3, nakwa peeji nke 164, paragraf nke 1. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Abụ nke 80 na Ekpere