Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 30
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 30
Abụ nke 99 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 14 ¶20-25 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ndị Galeshia 1-6 (Nkeji 10)
Nke 1: Ndị Galeshia 1:18–2:10 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Mgbe Oge Ndị Jentaịl Gwụrụ?—td 40A (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-efe Jehova—Mkpu. 4:11 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: “Ị̀ Ga-achọ Ka Ọ Nọrọ Ya Mgbe Ị Na-amụrụ Mmadụ Ihe?” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. I mechaa, jiri ihe dị n’ebe ahụ e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi otú e nwere ike isi malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Ọktoba.
Nkeji 10: Ụzọ Ndị E Si Ekwusa Ozi Ọma Ahụ—Ịgbara Ndị Na-asụ Asụsụ Niile Àmà. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 104, paragraf nke 2, ruo na peeji nke 105, paragraf nke 3. Mee ihe ngosi.
Nkeji 10: Unu Echegbula Onwe Unu. (Mat. 6:31-33) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si n’Akwụkwọ Mgbaafọ nke 2013, peeji nke 138, paragraf nke 2, ruo na peeji nke 139, paragraf nke 2. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Abụ nke 40 na Ekpere