Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 23
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 23
Abụ nke 127 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jl Isiokwu nke 23-25 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Mkpughe 7-14 (Nkeji 10)
Nke 1: Mkpughe 9:1-21 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Otú Ezigbo Ndị Kraịst Si Ele Ọbịa—Hib. 13:2 (Nkeji 5)
Nke 3: Ekwensu Bụ Onye A Na-adịghị Ahụ Anya nke Na-achị Ụwa—td 10B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Akwụkwọ A Ga-enye Ndị Mmadụ n’Ọnwa Jenụwarị na Febụwarị. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kwuo ihe akwụkwọ ndị a ga-enye ndị mmadụ na-ekwu. Meekwa ihe ngosi abụọ ga-egosi otú e nwere ike isi nye ha ndị mmadụ.
Nkeji 20: “Otú Anyị Ga-esi Enyere Ndị Na-ekweghị na Baịbụl Bụ Okwu Chineke Aka.” Ajụjụ na azịza. Jiri otu n’ime ihe ndị e kwuru n’igbe dị na peeji nke 6 mee ihe ngosi.
Abụ nke 46 na Ekpere