Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Febụwarị 10
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 10
Abụ nke 57 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 2 ¶21-24, igbe dị na peeji nke 24 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jenesis 25-28 (Nkeji 10)
Nke 1: Jenesis 25:19-34 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Alaeze Chineke Ga-eweta Ọgwụgwọ Anụ Ahụ́ Na-adịgide Adịgide—td 19B (Nkeji 5)
Nke 3: Onye Ozizi Ukwu ahụ Jeere Ndị Ọzọ Ozi—lr isi nke 6 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 15: Gịnị Ka Anyị Mụtara? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gụọnụ Jọn 4:6-26. Tụleekwanụ otú amaokwu Baịbụl ndị ahụ ga-esi enyere anyị aka n’ozi ọma.
Nkeji 15: “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ide Ihe Ụfọdụ Gbasara Onye Anyị Ziri Ozi Ọma.” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Unu tụlewe ebe e dere “Ihe Anyị Ga-eme,” gwa ụmụnna ka ha kwuo ihe mere ihe ndị ahụ ga-eji baara anyị uru.
Abụ nke 98 na Ekpere