Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Mee na Jun: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ma ọ bụ traktị ọ bụla unu nwere ma traktị bụ́ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu? na ndị ahụ e wepụtara ọhụrụ, ya bụ, Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?, Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?, Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ụlọ Unu?, Ònyedị Na-achị Ụwa A?, Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị? Julaị na Ọgọst: Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!, Gee Chineke Ntị, ma ọ bụ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi.