Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 2
IZU NA-AMALITE NA JUN 2
Abụ nke 134 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 8 ¶1-8 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọpụpụ 38-40 (Nkeji 10)
Nke 1: Ọpụpụ 40:20-38 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Ndị Na-egosi na Chineke Dị—td 20B (Nkeji 5)
Nke 3: Ị̀ Na-achọ Ịbụ Onye Mbụ Mgbe Niile?—lr isi nke 20 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Otú A Ga-esi Enye Ndị Mmadụ Magazin n’Ọnwa Jun. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-ebu ụzọ mee ihe ngosi otú a ga-esi nye mmadụ Ụlọ Nche nakwa otú a ga-esi nye mmadụ Teta! A ga-eji ihe dị n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi ndị a. E mechaa ha, tụlezienụ ihe ndị dị n’ebe ahụ e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Ná mmechi, gbaa ụmụnna ume ka ha na-agụ magazin anyị, na-enyekwa ha ndị mmadụ.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Olee Otú Anyị Si Mee? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ndị nkwusa ka ha kwuo otú ha si mee ihe e kwuru n’isiokwu bụ́ “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịkwadebe Okwu Mmeghe.” Gwakwa ha ka ha kọọ ahụmahụ ọ bụla dị ụtọ ha nwere.
Abụ nke 44 na Ekpere