Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 23
IZU NA-AMALITE NA JUN 23
Abụ nke 109 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 9 ¶1-7 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Levitikọs 10-13 (Nkeji 10)
Nke 1: Levitikọs 12:1–13:8 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndịàmà Jehova Hà Malitere Ọhụrụ?—td 28A (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere Ndị Mmadụ Ji Arịa Ọrịa—lr isi nke 23 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Akwụkwọ A Ga-enye Ndị Mmadụ n’Ọnwa Julaị. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri nkeji ole na ole kwuo ihe ndị dị n’akwụkwọ ndị ahụ. A ga-emekwa otu ihe ngosi ma ọ bụ ihe ngosi abụọ ga-egosi otú e nwere ike isi nye ha ndị mmadụ.
Nkeji 20: “Otú Anyị Ga-esi Enyere Ndị Na-amaghị Agụ Ihe Aka.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 55 na Ekpere