Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 15
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 15
Abụ nke 105 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 13 ¶1-10 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọnụ Ọgụgụ 26-29 (Nkeji 10)
Nke 1: Ọnụ Ọgụgụ 27:15–28:10 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Ndị Ga-aga Eluigwe?—td 30B (Nkeji 5)
Nke 3: Jizọs Pụrụ Ichebe Anyị—lr isi nke 33 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 15: Olee Ihe Ndị Anyị Mere? Okwu onye nlekọta ije ozi ga-ekwu. Kwuo otú ọgbakọ unu si jee ozi n’afọ ije ozi gara aga, nakwa mgbe a na-enye ndị mmadụ traktị jw.org n’ọnwa Ọgọst. Kwuo ebe unu kacha mee nke ọma, jaakwa ha mma. Gwa ụmụnna ka ha kọọ ahụmahụ dị ụtọ ha nwere n’ọnwa Ọgọst, gbaakwa nwanna wepụtakwuru oge jee ozi ọma n’ọnwa ahụ ajụjụ ọnụ. Ná mmechi, kwuo otu ebe ma ọ bụ ebe abụọ unu ga-arụkwu ọrụ n’afọ ije ozi a, kwuokwa ihe ga-enyere unu aka imekwu nke ọma n’ebe ndị ahụ.
Nkeji 15: “Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Nehọm Onye Amụma.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 46 na Ekpere