Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Ọktoba 20
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 20
Abụ nke 109 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 14 ¶16-20, igbe dị na peeji nke 147 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Diuterọnọmi 7-10 (Nkeji 10)
Nke 1: Diuterọnọmi 9:15-29 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Meri Bụ Nne Jizọs, Ọ Bụghị “Nne nke Chukwu”—td 14A (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Ndị A Ga-akpọlite n’Ọnwụ? Ebee Ka Ha Ga-ebi?—lr isi nke 36 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 15: “Ịkọwa Ihe Anyị Kweere Gbasara Afọ 1914.” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ụmụnna ka ha zaa ajụjụ ndị ahụ e depụtara n’ebe ahụ.
Nkeji 15: Ihe Ga-enyere Anyị Aka Ịkọwa Ihe Anyị Kweere Banyere Afọ 1914. A ga-ebu ụzọ mee ihe ngosi ebe onye nkwusa ji chaatị dị na peeji nke 11 n’Ụlọ Nche Nọvemba 1, 2014, akọwara onye ọ na-amụrụ ihe otú amụma dị na Daniel isi 4 si gbasa Alaeze Chineke. Ihe ngosi a ga-ewe nkeji asaa. E mechaa ya, gwa ụmụnna ka ha kwuo ihe mere ihe ngosi a ji baa uru. Ná mmechi, gụọ Mkpughe 12:10, 12, gwazie ụmụnna ka ha kwuo otú ịmata na Alaeze Chineke amalitela ịchị kemgbe afọ 1914 si eme ka anyị jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ozi ọma.
Abụ nke 133 na Ekpere