Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/14 p. 4
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 1

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 1
  • Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 1
Ozi Alaeze Anyi—2014
km 11/14 p. 4

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 1

IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 1

Abụ nke 48 na Ekpere

Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

cl isi nke 16 ¶18-22, igbe dị na peeji nke 167 (Nkeji 30)

Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: Diuterọnọmi 32-34 (Nkeji 10)

Nke 1: Diuterọnọmi 32:22-35 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

Nke 2: Ihe Ga-eme Ka Mmadụ Ruo Eru Ikwusa Ozi Ọma—td 37B (Nkeji 5)

Nke 3: Ụmụaka Ndị Na-eme Ka Chineke Nwee Obi Ụtọ—lr isi nke 41 (Nkeji 5)

Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 128

Nkeji 10: Otú A Ga-esi Enye Ndị Mmadụ Magazin n’Ọnwa Disemba. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-eji aro atọ dị n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi atọ. E mechaa ihe ngosi nke ọ bụla, gwa ụmụnna ka ha kwuo ihe mere ihe ahụ e mere n’ihe ngosi ga-eji masị ndị nọ n’ókèala unu.

Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.

Nkeji 10: Olee Otú Anyị Si Mee? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ụmụnna ka ha kwuo otú ha si mee ihe e kwuru n’isiokwu bụ́ “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Inwe Mmasị n’Ebe Ndị Ọzọ Nọ.” Gwa ụmụnna ka ha kọọ ahụmahụ ọ bụla dị ụtọ ha nwere.

Abụ nke 119 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya