Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Jenụwarị na Febụwarị: Ozi Ọma Si n’aka Chineke!, Gee Chineke Ntị ma ọ bụ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi. Mach na Eprel: Ụlọ Nche na Teta!
◼ Malite n’ọnwa Febụwarị 2015, isiokwu okwu ihu ọha ndị nlekọta sekit ga na-ekwu bụ “Ọnọdụ Ụwa A Na-Agbanwe Agbanwe.”