Akụkọ Ozi
Obi dị anyị ụtọ ịgwa unu na ndị nkwusa nyere akụkọ ozi n’ọnwa Ọgọst 2014 dị 362,462. Ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’afọ 2014 dịkwa 737,926. E nwetụbeghị mgbe ọnụ ọgụgụ ndị nkwusa na ọnụ ọgụgụ ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs ruru otú a. Ihe ndị ọzọ anyị nwetara n’akụkọ ozi n’ọnwa Ọgọst afọ 2014 bụ:
• Akwụkwọ: 188,156
• Akwụkwọ nta na Broshọ: 6,517,060
• Awa: 8,026,150
• Magazin: 2,548,968
• Nletaghachi: 2,897,448
• Ọmụmụ Baịbụl: 935,299
• Ndị ọsụ ụzọ oge niile: 37,528
• Ndị ọsụ ụzọ inyeaeka: 65,846
Ka anyị niile gbaa mbọ ‘na-ekwusasi okwu Chineke ike.’—Ọrụ 18:5.