Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Eprel 13
IZU NA-AMALITE N’EPREL 13
Abụ nke 18 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 23 ¶1-9 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Samuel 19-22 (Nkeji 8)
Nke 1: 1 Samuel 21:10–22:4 (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Otú Jehova Si Echebe Ndị Na-eguzosi Ike n’Ebe Ọ Nọ?—Ọma 37:28 (Nkeji 5)
Nke 3: Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Ata Ahụhụ?—igw p. 15 ¶1-4 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Isiokwu Ọnwa A: Jirinụ oge unu na-eme ihe bara uru iji gosi na unu ma ihe.—Efe. 5:15, 16.
Nkeji 10: Jirinụ Oge Unu Na-eme Ihe Bara Uru Iji Gosi na Unu Ma Ihe. Okwu dabeere n’isiokwu ọnwa a.—Efe. 5:15, 16. Jiri Ụlọ Nche Mee 15, 2012, p. 19-20, para. nke 11-14, kwadoo ihe omume a.
Nkeji 20: “Jiri Oge Gị Na-eme Ihe Bara Uru Mgbe Ị Nọ n’Ozi.” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Abụ nke 98 na Ekpere