Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Julaị 20
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 20
Abụ nke 73 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 27 ¶19-22, igbe dị na peeji nke 279 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Ndị Eze 12-14 (Nkeji 8)
Nke 1: 1 Ndị Eze 12:21-30 (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Otú Anyị Ga-esi Guzogide Ekwensu—Jems 4:7 (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Ihe Baịbụl Kwuru Ga-enyere Ndị Bụ́ Di na Ndị Bụ́ Nna Aka?—igw p. 26 ¶1-2 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Isiokwu Ọnwa A: “Gaanụ mee ndị mba niile ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.”—Mat. 28:19, 20.
Nkeji 20: Oge Obi Ụtọ. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si n’Ụlọ Nche Septemba 15, 2012, peeji nke 31-32, paragraf nke 15-19. Kwuo okwu otú ga-eme ka agụụ ịga mgbakọ ukwu afọ a gụwa ụmụnna. Gwa ha ka ha gaa na jw.org leruo akwụkwọ usoro ihe omume mgbakọ a anya.
Nkeji 10: Igbe Ajụjụ. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Abụ nke 74 na Ekpere