Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Julaị na Ọgọst: E nwere ike inye ndị mmadụ nke ọ bụla n’ime broshọ ndị a: Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gee Chineke Ntị, ma ọ bụ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?, Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!, na Ụzọ Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi—Ị̀ Chọtawo Ya? Septemba na Ọktoba: Ụlọ Nche na Teta!