Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 14
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 14
Abụ nke 50 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
ia isi nke 4 ¶16-31, na igbe dị na peeji nke 41 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ihe E Mere 15-19 (Nkeji 8)
Nke 1: 2 Ihe E Mere 16:1-9 (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere? Oleekwa Otú Anyị Kwesịrị Isi Na-ekpe Ya?—wp14 7/1 p. 16 para. 1-4 (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere na Ịhụnanya Adịghị Ada Ada—1 Kọr. 13:8; 1 Jọn 4:8 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Isiokwu Ọnwa A: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”—Ọrụ 14:22.
Nkeji 30: “Hụnụ Òtù Ụmụnna Dum n’Anya.” Ajụjụ na azịza. Jiri paragraf nke mbụ mere okwu mmeghe, jirikwa paragraf nke ikpeazụ mere okwu mmechi. Ma okwu mmeghe ma nke mmechi ekwesịghị igbu oge.
Abụ nke 73 na Ekpere