Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jun p. 6
  • Jun 27–Julaị 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 27–Julaị 3
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jun p. 6

Jun 27–Julaị 3

ABỤ ỌMA 52-59

  • Abụ nke 38 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Tụkwasị Jehova Ibu Arọ Gị”: (Nkeji 10)

    • Ọma 55:2, 4, 5, 16-18—E nwere ọtụtụ ihe nyere Devid nsogbu n’obi mgbe ọ nọ ndụ (w06 6/1 11 ¶3; w96 4/1 27 ¶2)

    • Ọma 55:12-14—Nwa Devid na ezigbo enyi ya kpaara ya nkata ọjọọ (w96 4/1 29 ¶6)

    • Ọma 55:22—Devid kwuru ihe gosiri na obi siri ya ike na Jehova ga-enyere ya aka (w06 6/1 11 ¶4; w99 3/15 22-23)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 56:8—Gịnị ka okwu bụ́ “gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị” pụtara? (w09 6/1 28 ¶5; w08 10/1 26 ¶3)

    • Ọma 59:1, 2—Olee ihe anyị mụtara n’aka Devid banyere ekpere? (w08 3/15 14 ¶13)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 52:1–53:6

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Nye onye nwe ụlọ otu traktị. Gosi ya ihe e sere n’azụ traktị ahụ nke ga-ebuga ya na jw.org/ig.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara traktị.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 3 ¶2-3—Ná mmechi, kpọnyetụrụ ya vidio dị na jw.org/ig bụ́ Olee Ihe Ndị Gosiri na Baịbụl Na-ekwu Eziokwu?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 56

  • Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 7)

  • “Chineke Bụ Onye Na-enyere M Aka”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ị jụọ ajụjụ nke ọ bụla, nye ọtụtụ ụmụnna ohere ka ha kwuo obi ha. Ihe ha ga-ekwu nwere ike ịgba mmadụ niile ume. (Rom 1:12) Gbaa ụmụnna ume ka ha na-eji Akwụkwọ Nchọnchọ achọta ihe ga-enyere ha aka ma nsogbu bịara ha.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 18 ¶14-21, na igbe dị na peeji nke 161

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 121 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya