AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 49-50
Jehova Na-agọzi Ndị Dị Umeala n’Obi ma Na-enye Ndị Dị Mpako Ntaramahụhụ
Ndị Izrel chegharịrị echegharị ga-aṅụrị ọṅụ mgbe Jehova ga-eme ka ndị dọọrọ ha n’agha tọhapụ ha
Ha ga-eme ka ọgbụgba ndụ ha na Jehova dịghachi ọhụrụ. Ha ga-emekwa ogologo njem laghachi Jeruselem iji maliteghachi ofufe Jehova
Ndị Babịlọn dị mpako ga-atarịrị ahụhụ mmekpọ ọnụ ha mekpọrọ ndị Jehova
Babịlọn mechara bụrụ ebe tọgbọọrọ n’efu dị ka e buru n’amụma