Septemba 16-22
NDỊ HIBRU 11
Abụ nke 119 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Inwe Okwukwe Dị Ezigbo Mkpa”: (Nkeji 10)
Hib. 11:1—Otú e si kọwaa okwukwe (w16.10 27 ¶6)
Hib. 11:6—Okwukwe dị mkpa iji mee ihe dị Chineke mma (w13 11/1 11 ¶2-5)
Hib. 11:33-38—Okwukwe nyeere ndị fere Chineke n’oge ochie aka, ha edie nsogbu ndị bịaara ha (w16.10 23 ¶10-11)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Hib. 11:4—Gịnị nyeere Ebel aka inwe okwukwe siri ike? (it-1 804 ¶5)
Hib. 11:5—Olee otú Chineke si gọzie Inọk maka okwukwe ya? (wp17.1 12-13)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hib. 11:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nye ya akwụkwọ e ji akpọ ya òkù maka ọmụmụ ihe. Gwa onye ahụ banyere vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gịnị Ka Ị Ga-eme n’Afọ E Nwere Ụkọ Mmiri Ozuzo?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 84
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 54 na Ekpere