AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ HIBRU 11
Inwe Okwukwe Dị Ezigbo Mkpa
Olee otú inwe okwukwe siri ike ga-esi nyere gị aka ma ihe ndị na-esonụ mee?
E nye gị ọrụ i chere na o siri ike ná nzukọ Jehova.—Hib. 11:8-10
Mmadụ nwụnahụ gị.—Hib. 11:17-19
Ndị ọchịchị machie gị ife Chineke.—Hib. 11:23-26