Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Eprel p. 4
  • Eprel 13-19

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 13-19
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Eprel p. 4

Eprel 13-19

JENESIS 31

  • Abụ nke 112 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jekọb na Leban Agbaa Ọgbụgba Ndụ Udo”: (Nkeji 10)

    • Jen. 31:​44-46​—Jekọb na Leban kpokọtara nkume, nọrọ n’elu ya rie nri ọgbụgba ndụ ahụ (it-1 883 ¶1)

    • Jen. 31:​47-50​—Ha kpọrọ ebe ahụ Galied na Ụlọ Nche (it-2 1172)

    • Jen. 31:​51-53​—Ha kwere ibe ha nkwa na ha agaghị ebuso ibe ha agha

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 31:19​—Gịnị ka o nwere ike ịbụ ya mere Rechel ji zuru terafim nna ya? (it-2 1087-1088)

    • Jen. 31:​41, 42​—Ọ bụrụ na ndị were anyị n’ọrụ bụ ndị “ọ na-esi ike ime ihe dị ha mma,” gịnị ka anyị na-amụta n’aka Jekọb banyere otú anyị ga-esi na-emeso ha? (1 Pita 2:18; w13 3/15 21 ¶8)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 31:​1-18 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú nwanna nwaanyị ahụ si mee ka onye nwe ụlọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe amaokwu ahụ kwuru? Gịnị ka ọ gwara ya iji mee ka ọ kwadebe maka nletaghachi?

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nye ya broshọ Ozi Ọma, jiri isi nke 5 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 77

  • Nyere Ndị Kwụsịrịla Ịga Ozi Ọma Aka: (Nkeji 20 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Okwu okenye ga-ekwu. Kpọnye vidio bụ́ Jehova Hụrụ Atụrụ Ya n’Anya. Vidio ahụ kpọchaa, jiri ịnụ ọkụ n’obi kọwaa ihe ụfọdụ e kwuru na peeji nke 14 na broshọ Lọghachikwute Jehova.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 111 ¶1-9

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 146 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya