Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Eprel p. 2-3
  • Eprel 6-12

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 6-12
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Nta
  • OZI JIZỌS JERE NA JERUSELEM OBERE OGE TUPU YA ANWỤỌ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Eprel p. 2-3

Eprel 6-12

Tuzdee, Eprel 7, 2020​—Ụbọchị Ncheta Ọnwụ Jizọs

Kwa afọ, n’oge a na-eme Ncheta Ọnwụ Jizọs, ọtụtụ Ndị Kraịst na-eji ya atụgharị uche n’ịhụnanya Jehova na Jizọs gosiri anyị, nke bụ́ ịhụnanya kachanụ e gositụrụla ụmụ mmadụ. (Jọn 3:16; 15:13) I nwere ike iji chaatị a chọta amaokwu ndị dị n’Oziọma Matiu, Mak, Luk na Jọn, ndị kọwara ihe Jizọs mere na Jeruselem tupu ya anwụọ. A kọwara ihe ndị a ná nkebi nke isii n’akwụkwọ Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ. Gịnị ka ị ga-eme n’ihi na Jehova na Jizọs hụrụ gị n’anya?​—2 Kọr. 5:​14, 15; 1 Jọn 4:​16, 19.

Mgbe Jizọs na-arịgo n’eluigwe, ndị na-eso ụzọ ya ana-ele ya n’iju anya.

IHE UNU NWERE IKE IME N’OFUFE EZINỤLỌ UNU

Leenụ vidio bụ́ ‘N’Ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’​—Nke Mbụ na Nke Abụọ kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OZI JIZỌS JERE NA JERUSELEM OBERE OGE TUPU YA ANWỤỌ

Oge

Ebe O Mere

Ihe Merenụ

Matiu

Mak

Luk

Jọn

Naịsan 8, Afọ 33 (Eprel 1-2, 2020)

Betani

Jizọs rutere abalị isii tupu ụbọchị Ememme Ngabiga

11:55–12:1

Naịsan 9 (Eprel 2-3, 2020)

Betani

Meri wụsara Jizọs mmanụ n’isi nakwa n’ụkwụ

26:6-13

14:3-9

12:2-11

Betani-Betfeji-Jeruselem

Ọ gba ịnyịnya ibu banye Jeruselem ka onye na-enwe mmeri

21:1-11, 14-17

11:1-11

19:29-44

12:12-19

Naịsan 10 (Eprel 3-4, 2020)

Betani-Jeruselem

Ọ bụrụ osisi fig ọnụ; mee ka ụlọ nsọ dị ọcha ọzọ

21:18, 19; 21:12, 13

11:12-17

19:45, 46

Jeruselem

Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ gbara izu igbu Jizọs

11:18, 19

19:47, 48

Jehova kwuru okwu; Jizọs kwuru gbasara ọnwụ ya; amụma Aịzaya buru na ụfọdụ agaghị ekwere na ya mezuru

12:20-50

Naịsan 11 (Eprel 4-5, 2020)

Betani-Jeruselem

O ji osisi fig kpọnwụrụ akpọnwụ kụzie ihe

21:19-22

11:20-25

Jeruselem, ụlọ nsọ

A jụrụ ya onye nyere ya ikike o ji arụ ọrụ; o mere ihe atụ gbasara ụmụ abụọ

21:23-32

11:27-33

20:1-8

Ihe atụ: ndị ọrụ ubi na-egbu ọchụ, oriri alụmdi na nwunye

21:33–22:14

12:1-12

20:9-19

Ọ zara ajụjụ gbasara Chineke na Siza, mbilite n’ọnwụ, iwu kachanụ

22:15-40

12:13-34

20:20-40

Ọ jụrụ ìgwè mmadụ ma Kraịst ọ̀ bụ nwa Devid

22:41-46

12:35-37

20:41-44

Ahụhụ ga-adịrị ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii

23:1-39

12:38-40

20:45-47

Ọ hụrụ ka otu nwaanyị di ya nwụrụ na-etinye ego n’igbe onyinye

12:41-44

21:1-4

Ugwu Oliv

O kwuru ihe ndị e ji ama oge ọnụnọ ya

24:1-51

13:1-37

21:5-38

Ihe atụ: ụmụ agbọghọ iri na-amaghị nwoke, talent, atụrụ na ewu

25:1-46

Naịsan 12 (Eprel 5-6, 2020)

Jeruselem

Ndị ndú ndị Juu kpara nkata igbu ya

26:1-5

14:1, 2

22:1, 2

Judas gakwuuru ndị chọrọ ijide Jizọs

26:14-16

14:10, 11

22:3-6

Naịsan 13 (Eprel 6-7, 2020)

Mgbe ọ nọ nso na mgbe ọ batara Jeruselem

Ọ kwadebere maka Ememme Ngabiga ikpeazụ

26:17-19

14:12-16

22:7-13

Naịsan 14 (Eprel 7-8, 2020)

Jeruselem

Ya na ndịozi ya riri oriri Ememme Ngabiga

26:20, 21

14:17, 18

22:14-18

Ọ sara ụkwụ ndịozi ya

13:1-20

Jizọs kwuru na Judas ga-arara ya nye, ọ chụpụrụ Judas

26:21-25

14:18-21

22:21-23

13:21-30

Ọ malitere Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị (1 Kọr. 11:23-25)

26:26-29

14:22-25

22:19, 20, 24-30

O kwuru na Pita ga-agọnahụ ya, nakwa na ndịozi ya ga-agbasas

26:31-35

14:27-31

22:31-38

13:31-38

O kwuru na ya ga-ezite ihe inyeaka; ihe atụ ezi osisi vaịn; o nyere ha iwu ka ha na-ahụrịta ibe ha n’anya; ya na ndịozi ya kpere ekpere ikpeazụ

14:1–17:26

Getsemeni

O nwere mwute n’ogige ahụ; A raara ya nye, jidekwa ya

26:30, 36-56

14:26, 32-52

22:39-53

18:1-12

Jeruselem

Anas agbaa ya ajụjụ; Keyafas na ndị Sanhedrin kpere ya ikpe; Pita agọnahụ ya

26:57–27:1

14:53–15:1

22:54-71

18:13-27

Judas akwụgbuo onwe ya (Ọrụ 1:18, 19)

27:3-10

A kpọ ya gaa na nke Paịlet, nakwa na nke Herọd, kpọghachikwara ya

27:2, 11-14

15:1-5

23:1-12

18:28-38

Paịlet chọrọ ịhapụ ya, ndị Juu asị hapụrụ ha Barabas; a mara ya ikpe ọnwụ, kpọgide ya n’osisi

27:15-30

15:6-19

23:13-25

18:39–19:16

(ihe dị ka elekere atọ nke ehihie)

Gọlgọta

Ọ nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ

27:31-56

15:20-41

23:26-49

19:16-30

Jeruselem

Jeruselem E buturu ozu ya n’osisi ịta ahụhụ ma lie ya

27:57-61

15:42-47

23:50-56

19:31-42

Naịsan 15 (Eprel 8-9, 2020)

Jeruselem

Ndị nchụàjà na ndị Farisii debere ndị nche n’ili ya, mechisie ya ike

27:62-66

Naịsan 16 (Eprel 9-10, 2020)

Jeruselem na ebe ndị dị ya nso; Emeọs

A kpọlite Jizọs n’ọnwụ; ya apụta ugboro ise n’ihu ndị na-eso ụzọ ya

28:1-15

16:1-8

24:1-49

20:1-25

Mgbe Naịsan 16 gachara

Jeruselem; Galili

Ọ pụtakwuru n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (1 Kọr. 15:​5-7; Ọrụ 1:​3-8); ọ kụziiri ha ihe; gwa ha ka ha mee ndị na-eso ụzọ

28:16-20

20:26–21:25

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya