Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jun p. 4
  • Jun 15-21

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 15-21
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jun p. 4

Jun 15-21

JENESIS 48-50

  • Abụ nke 30 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ndị Agadị Nwere Ọtụtụ Ihe Ha Ga-akụziri Ndị Ọzọ”: (Nkeji 10)

    • Jen. 48:21, 22—Jekọb kwuru ihe gosiri na o nwere okwukwe na ụmụ Izrel ga-emecha biri n’Ala Nkwa ahụ (it-1 1246 ¶8)

    • Jen. 49:1—Amụma Jekọb buru mgbe ọ fọrọ ntakịrị ka ọ nwụọ gosiri na o nwere okwukwe (it-2 206 ¶1)

    • Jen. 50:24, 25—Josef nwere okwukwe na nkwa Jehova ga-emezu (w07 6/1 28 ¶10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 49:19—Olee otú amụma Jekọb buru banyere Gad si mezuo? (w04 6/1 15 ¶4-5)

    • Jen. 49:27—Olee otú amụma Jekọb buru banyere Benjamin si mezuo? (it-1 289 ¶2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 49:8-26 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọkwa ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú ndị nkwusa ahụ si gbakọọ aka ọnụ zie onye ahụ ozi ọma? Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị kwetasiri ike n’ihe anyị na-ekwu dị ka ndị nkwusa ahụ?

  • Nletaghachi: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Jiri akọ zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Nletaghachi: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị ma jiri isi nke 9 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 16)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 138

  • “Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ndị Kraịst Ma nke A Na-akọ?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ịnọgide Na-adị n’Otu Mgbe A Machiri Ọrụ Anyị Iwu.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 119

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 25 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya