Septemba 7-13
ỌPỤPỤ 23-24
Abụ nke 34 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Esola Ìgwè Mmadụ”: (Nkeji 10)
Ọpụ. 23:1—Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu (w18.08 4 ¶7-8)
Ọpụ. 23:2—Ekwela ka ìgwè mmadụ rata gị iso ha mee ihe ọjọọ (it-1 11 ¶3)
Ọpụ. 23:3—Elela mmadụ anya n’ihu (it-1 343 ¶5)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọpụ. 23:9—Gịnị ka Jehova gwara ndị Izrel gbasara imere ndị ọzọ ebere? (w16.10 9 ¶4)
Ọpụ. 23:20, 21—Olee ihe gosiri na mmụọ ozi e kwuru okwu ya ebe a bụ Maịkel? (it-2 393)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 23:1-19 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si jiri ihe ya na onye nwe ụlọ kweere zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na ọ zataghị ihe ọ jụrụ ya? Olee otú onye nkwusa ahụ nwekwara ike isi jiri Ụlọ Nche ọhaneze nke 3, nke afọ 2020 zie onye nwe ụlọ ozi ọma?
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa ya gbasara vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.05 30-31—Isiokwu: Olee Ihe Ga-enyere Ndị Kraịst Aka Ịmata ma Ọ̀ Dị Mma Inye Ndị Ọrụ Gọọmenti Onyinye ma Ọ Bụ Ego Mmiri Oyi? (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ịna-agbasa Akụkọ Ụgha”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye katuun a na-ese na bọọdụ isiokwu ya bụ Gịnị Ga-enyere M Aka Ịkwụsị Ịgba Asịrị?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jy isi nke 131
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 145 na Ekpere