Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọktoba p. 8
  • Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Nọvemba Iji Kwusaa Alaeze Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Nọvemba Iji Kwusaa Alaeze Chineke
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Septemba Iji Gwa Ndị Mmadụ Gbasara Alaeze Chineke
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma Bụ́ na Ụwa Ọhụrụ Dị Nso
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Kesaa Akụkọ Alaeze nke 35 n’Ụzọ Sara Mbara
    Ozi Alaeze Anyi—1997
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọktoba p. 8
Ebe otu nwanna nwoke na otu nwanna nwaanyị ji ihe a na-akwagharị akwagharị na-ekwusa ozi ọma. E tinyere ‘Ụlọ Nche’ nke 2 nke afọ 2020 n’ime ihe ahụ a na-akwagharị akwagharị.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Nọvemba Iji Kwusaa Alaeze Chineke

‘Ụlọ Nche nke 2 nke afọ 2020. Isiokwu ya bụ ‘Gịnị Bụ Alaeze Chineke?

Jizọs kwusara “ozi ọma alaeze Chineke.” (Luk 4:43) Ọ kụzikwaara ndị mmadụ ka ha na-ekpe ekpere maka Alaeze ahụ. (Mat. 6:​9, 10) N’ọnwa Nọvemba, anyị ga-eme mkpọsa pụrụ iche iji kwusaa Alaeze Chineke n’ebe niile. (Mat. 24:14) Hazie oge gị ka i nwee ike iso mee mkpọsa a. Ndị niile ga-arụ ọsụ ụzọ inye aka n’ọnwa ahụ nwere ike ịhọrọ inye awa iri atọ ma ọ bụ iri ise.

Gụọrọ onye ọ bụla i nwere ike otu amaokwu Baịbụl kwuru gbasara Alaeze Chineke n’ókèala unu. Mgbe ị na-ahọrọ amaokwu Baịbụl ị ga-agụrụ mmadụ, chee gbasara ihe onye ahụ kweere. Ọ bụrụ na mmadụ enwee mmasị na nke mbụ i ziri ya ozi ọma, nye ya Ụlọ Nche Ọhaneze nke 2, nke afọ 2020. Egbula oge ịgaghachi na nke onye ahụ ma gbalịa jiri otu n’ime ihe dị n’ihe ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe malitere ya ọmụmụ Baịbụl. Oge fọrọ ka Alaeze Chineke gwepịa ọchịchị niile na-emegide ya na-akụzi kwarapụ kwarapụ. (Dan. 2:44; 1 Kọr. 15:​24, 25) N’ihi ya, ka anyị jiri ohere ọma a anyị ga-eji eme mkpọsa a pụrụ iche gosi na anyị na-akwado Jehova na Alaeze ya.

Ebe Jizọs nọ n’ocheeze ya n’eluigwe na-achị ụwa mgbe ọ ghọrọ Paradaịs.

Alaeze Chineke ga-eme ka ụwa ghọọ Paradaịs

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya