MACH 11-17
ABỤ ỌMA 18
Abụ nke 148 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. “Jehova Bụ . . . Onye Na-anapụta M”
(Nkeji 10)
Jehova dị ka nkume dị elu, ebe a rụsiri ike, na ọta (Ọma 18:1, 2; w09 5/1 14 ¶4-5)
Jehova na-anụ ákwá anyị na-ebe ka o nyere anyị aka (Ọma 18:6; it-2 1161 ¶7)
Jehova na-eme ihe iji nyere anyị aka (Ọma 18:16, 17; w22.04 3 ¶1)
Jehova nwere ike ikpebi iwepụrụ anyị ọnwụnwa otú o meere Devid mgbe ụfọdụ. Ma ọtụtụ mgbe, ihe ọ na-eme bụ inye anyị ihe ndị ‘ga-enyere anyị aka’ idi ọnwụnwa.—1 Kọr. 10:13.
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 18:10—Gịnị mere ọbụ abụ a ji sị na Jehova nọ n’elu cherob? (it-1 432 ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 18:20-39 (th ihe ọmụmụ nke 10)
4. Dịrị Obiọma—Ihe Jizọs Mere
(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 3 nọmba nke 1-2.
5. Dịrị Obiọma—Na-eme Ka Jizọs
(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 3 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”
Abụ nke 60
6. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 5)
7. Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Mach
(Nkeji 10) Kpọnye VIDIO.
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 7 ¶8-15, igbe 7A