EPREL 22-28
ABỤ ỌMA 32-33
Abụ nke 103 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ikwupụta Mmehie Dị Oké Njọ?
(Nkeji 10)
Obi ezughị Devid ike mgbe ọ gbalịrị izochi mmehie o mere. O nwere ike ịbụ mmehie ya na Bat-shiba mere (Ọma 32:3, 4; w93 3/15 9 ¶7)
Devid kwupụtaara Jehova mmehie ya, Jehova gbaghakwaara ya (Ọma 32:5; cl 262 ¶8)
Obi bịara ruo Devid ala mgbe Jehova gbaghaara ya (Ọma 32:1; w01 6/1 30 ¶1)
Ọ bụrụ na anyị emee mmehie dị oké njọ, anyị kwesịrị ikwupụta ya. Otú anyị ga-esi eme ya bụ iweda onwe anyị ala gwa Jehova na anyị emehiela ma rịọ ya mgbaghara. Anyị kwesịkwara ịkọrọ ya ndị okenye. Ha ga-enyere anyị aka ka anyị na Jehova dịghachi ná mma. (Jems 5:14-16) Anyị mee ihe ndị a, Jehova ga-eme ka obi ruo anyị ala.—Ọrụ 3:19.
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 33:6—Gịnị bụ “ume” si n’ọnụ Jehova? (w06 5/15 20 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 33:1-22 (th ihe ọmụmụ nke 11)
4. Dịrị Umeala n’Obi—Ihe Pọl Mere
(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 4 nọmba nke 1-2.
5. Dịrị Umeala n’Obi—Na-eme Ka Pọl
(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 4 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”
Abụ nke 74
6. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 8 ¶23-27, igbe 8B