Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Mach p. 12
  • Eprel 15-⁠21

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 15-⁠21
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Mach p. 12

EPREL 15-21

ABỤ ỌMA 29-31

Abụ nke 108 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Chineke Na-adọ Anyị Aka ná Ntị Maka na Ọ Hụrụ Anyị n’Anya

(Nkeji 10)

Jehova zooro Devid ihu ya mgbe Devid nupụụrụ ya isi (Ọma 30:7; it-1 802 ¶3)

Mgbe Devid chegharịrị, ọ rịọrọ Jehova ka o meere ya amara (Ọma 30:8)

Jehova anọgideghị na-ewesa Devid iwe (Ọma 30:5; w07 3/1 19 ¶1)


Ọ ga-abụ na Abụ Ọma nke 30 na-ekwu banyere ihe mere mgbe Devid gụchara ndị Izrel ọnụ.​—2 Sam. 24:25.

Ebe otu nwoke a chụrụ n’ọgbakọ nọ n’ụgbọala ya na-ekpe ekpere tupu ya abanye n’Ụlọ Nzukọ Alaeze.

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú onye a chụrụ n’ọgbakọ ga-esi rite uru n’aka ná ntị a dọrọ ya ma gosi na o chegharịala?​—w21.10 6 ¶18.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 31:23​—Gịnị ka Jehova na-eme ndị dị mpako? (w06 5/15 19 ¶13)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 31:1-24 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(1 nkeji) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Zie onye ji ọrụ n’aka ozi ọma dị nkenke. (lmd isi nke 5 nọmba nke 3)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gosi nwaanyị nwere nwa vidio e mepụtara maka ụmụaka, gosikwa ya otú ọ ga-esi enweta vidio ndị ọzọ yiri ya. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)

6. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 3) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Gwa onye na-ekwebughị ka a mụwara ya Baịbụl ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 8 nọmba nke 3)

7. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 4) lff isi nke 14 na nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 6)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 45

8. Ihe Mere Anyị Ji Nwee Okwukwe na . . . Chineke Hụrụ Anyị n’Anya

(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO. Juzie ụmụnna ajụjụ a:

Gịnị ka akụkọ nwanna a na-akụziri anyị banyere ịhụnanya Chineke?

9. Akụkọ Si na Ngalaba Na-ahụ Maka Iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze n’Ụwa Niile nke Afọ 2024

(Nkeji 8) Okwu. Kpọnye VIDIO.

10. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 8 ¶16-22

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 99 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya