JUN 10-16
ABỤ ỌMA 48-50
Abụ nke 126 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Ndị Nne na Nna, Meenụ Ka Obi Sikwuo Ndị Ezinụlọ Unu Ike na Ihe A Bụ Nzukọ Jehova
(Nkeji 10)
Nyere ụmụ gị aka ka ha bịaruo Jehova na nzukọ ya nso (Ọma 48:12, 13; w22.03 22 ¶11; w11 3/15 19 ¶5-7)
Na-akọrọ ụmụ gị akụkọ banyere nzukọ Jehova ka ha mata nzukọ a nke ọma (w12 8/15 12 ¶5)
Na-eso ntụziaka nzukọ Jehova na-enye, ka ụmụ gị si n’aka gị mụta ya (Ọma 48:14)
IHE UNU NWERE IKE IJI MEE OFUFE EZINỤLỌ: Unu gụrụ gụrụ, unu elee vidio ndị dị n’ebe a na-akpọ “Nzukọ Jehova” na jw.org, kwurịtakwa ihe unu mụtara.
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 49:6, 7—Gịnị ka ndị Izrel kwesịrị ịna-echeta gbasara akụnụba ha? (it-2 805)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 50:1-23 (th ihe ọmụmụ nke 11)
4. Na-akata Obi—Ihe Jizọs Mere
(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 6 nọmba nke 1-2.
5. Na-akata Obi—Na-eme Ka Jizọs
(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 6 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”
Abụ nke 73
6. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 10 ¶8-12, igbe 10A