Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Julaị p. 14-15
  • Ọgọst 26–Septemba 1

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 26–Septemba 1
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Julaị p. 14-15

ỌGỌST 26–SEPTEMBA 1

ABỤ ỌMA 78

Abụ nke 97 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Foto ndị na-egosi: Ebe otu nwoke onye Izrel na-echeta otú ihe si dịrị ya mgbe ọ nọ n’Ijipt. O ji mwute na-ekpolite mana dị na nkata. 1. Ebe ọ na-ata wọtamelọn. 2. Ebe ndị Ijipt na-emekpọ ndị Izrel na-agbara ha ohu ọnụ.

1. Nnupụisi Mba Izrel Bụụrụ Anyị Ihe Ịdọ Aka ná Ntị

(Nkeji 10)

Ndị Izrel chefuru ọrụ ndị dị ebube Jehova rụụrụ ha (Ọma 78:11, 42; w96 12/1 29-30)

Ndị Izrel egosighị na obi dị ha ụtọ maka ihe ndị Jehova nyere ha (Ọma 78:19; w06 7/15 17 ¶16)

Ndị Izrel amụtaghị ihe n’ihe ndị ha mejọrọ. Kama, ha nọgidere na-enupụ isi (Ọma 78:40, 41, 56, 57; w11 7/1 10 ¶3-4)


AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Gịnị ga-enyere anyị aka ka anyị ghara inupụrụ Jehova isi?

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 78:24, 25​—Gịnị mere e ji kpọọ mana “nri si n’eluigwe” na “nri ndị dike”? (w06 7/15 11 ¶5)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 78:1-22 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gwa ya ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 5 nọmba nke 5)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Jiri traktị malite ịgwa ya okwu. Gwa ya ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 5 nọmba nke 4)

6. Ịmalite Mkparịta Ụka

(1 nkeji) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye nwe ụlọ gwara gị gbuo okwu gị nkenke. Gwa ya ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 2 nọmba nke 5)

7. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Chọta otú ị ga-esi mee ka onye ahụ mata na ị bụ Onyeàmà Jehova n’agwaghị ihe Baịbụl kwuru, gwazie ya ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 96

8. Mụta Ihe n’Aka Filip Onye Na-ezisa Ozi Ọma

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Ebe Filip onye na-ezisa ozi ọma na-akọwara nwoke Etiopia nọ n’ụgbọ ịnyịnya ya ihe dị n’Akwụkwọ Nsọ.

E nwere ọtụtụ ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl anyị nwere ike ịmụta ihe n’aka ha, ma ndị mere ihe ọma ma ndị mere ihe ọjọọ. Anyị chọọ ịmụta ihe n’aka ha, anyị ga-ewepụta oge gbalịa mụọ gbasara ha. E wezụga ịgụ akụkọ ndị ahụ, anyị kwesịkwara ichebara ihe ndị ha na-akụziri anyị echiche, jirizie ihe ndị ahụ mee ka àgwà anyị ka mma.

Filip onye na-ezisa ozi ọma so ná Ndị Kraịst “mmụọ nsọ na-achị, ndị makwa ihe.” (Ọrụ 6:3, 5) Olee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’aka ya?

Kpọnye VIDIO bụ́ Mụta Ihe n’Aka Ha​—Filip Onye Na-ezisa Ozi Ọma. Jụzie ụmụnna ihe ha mụtara na nke ọ bụla n’ime ihe ndị a:

  • Ihe Filip mere mgbe ihe gbanwere ná ndụ ya na mberede.​—Ọrụ 8:1, 4, 5

  • Ngọzi ndị Filip nwetara n’ihi na o ji obi ya niile kweta ịga n’ebe e nwere mkpa. ​—Ọrụ 8:6-8, 26-31, 34-40

  • Uru Filip na ndị ezinụlọ ya ritere maka na ha lere ụmụnna ha ọbịa.​—Ọrụ 21:8-10

  • Obi ụtọ ezinụlọ e gosiri na vidio a nwere maka na ha mere ka Filip

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 14 ¶1-7, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 101 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya