Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Julaị p. 13
  • Ọgọst 19-25

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 19-25
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Julaị p. 13

ỌGỌST 19-25

ABỤ ỌMA 75-77

Abụ nke 120 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Gịnị Mere Anyị Ekwesịghị Ịna-etu Ọnụ?

(Nkeji 10)

Ndị na-etu ọnụ na-akpasu Chineke iwe (Ọma 75:4; 1 Tim. 3:6; w18.01 28 ¶4-5)

Ọrụ ọ bụla e nyere anyị n’ọgbakọ bụ onyinye Jehova mere amara nye anyị (Ọma 75:5-7; w06 7/15 11 ¶3)

Jehova ga-emenye ndị ọchịchị ụwa a na ndị ọzọ dị mpako ihere (Ọma 76:12)

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe nwanna nwoke na-ekwu okwu ná mgbakọ. 2. Ebe ndị ọzọ mechara na-eto nwanna ahụ, ma ya ajụ ịnara otuto ahụ n’ihi na ọ dị umeala n’obi.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 76:10​—Olee otú “iwe mmadụ” ga-esi eme ka e too Jehova? (w06 7/15 11 ¶4)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 75:1–76:12 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gosi ya vidio dị na jw.org n’asụsụ ọ chọrọ. (lmd isi nke 1 nọmba nke 4)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gbanwetụ otú ị chọburu isi ezi onye ahụ ozi ọma na ihe ị chọburu ịgwa ya ma o kwuo na ya ekweghị na Chineke. (lmd isi nke 2 nọmba nke 5)

6. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 5) lff isi nke 15 nọmba nke 4 (lmd isi nke 11 nọmba nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 127

7. Guzosie Ike n’Ebe Jehova Nọ Mgbe A Na-aja Gị Mma

(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Kpọnye VIDIO bụ́ Guzosie Ike n’Ebe Jehova Nọ, Otú ahụ Jizọs Mere​—Mgbe A Na-aja Gị Mma. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Gịnị na gịnị ka ị mụtara n’ihe Sergei mere mgbe a jara ya mma?

8. Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eji Broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi Mee n’Ọnwa Septemba Iji Malitere Ndị Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl

(Nkeji 8) Okwu onye nlekọta ije ozi ga-ekwu. Mee ka ụmụnna nwee mmasị iso mee mkpọsa a, kwuokwa otú a haziri ọgbakọ unu ga-esi mee ya.

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 13 ¶15-21

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 95 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya