Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Septemba p. 8-9
  • Septemba 30–Ọktoba 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 30–Ọktoba 6
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Septemba p. 8-9

SEPTEMBA 30–ỌKTOBA 6

ABỤ ỌMA 90-91

Abụ nke 140 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Ị Chọọ Ịdị Ogologo Ndụ, Tụkwasị Jehova Obi

(Nkeji 10)

Ebe anyị bụ ụmụ mmadụ, anyị enweghị ike ịgbatị afọ ndụ anyị ka ọ dịkwuo ezigbo ogologo (Ọma 90:10; wp19.3 5 ¶2-4)

Jehova na-adị ndụ “ruo mgbe ebighị ebi” (Ọma 90:2; wp19.1 5, igbe)

Ọ ga-enyeli ndị niile tụkwasịrị ya obi ndụ ebighị ebi, ọ ga-emekwa ya (Ọma 21:4; 91:16)

Ebe otu dọkịta na-enye nwanna nwoke dina na bed n’ụlọ ọgwụ akwụkwọ na mkpịsị akwụkwọ n’ime abalị.

Emela ihe ga-eme ka gị na Jehova gharazie ịdị ná mma, dị ka ikwe ka e si n’ụzọ ọ na-akwadoghị gwọọ gị ọrịa.​—w22.06 18 ¶16-17.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 91:11​—Olee otú anyị kwesịrị isi na-ele aka ndị mmụọ ozi na-enyere anyị anya? (wp17.5 5)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 91:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Malite mkparịta ụka gị na onye ahụ n’ekwughị ihe dị na Baịbụl, gbaakwa mbọ chọpụta ihe na-amasị ya ma ọ bụ ihe na-echegbu ya ka ị mata ihe Baịbụl kwuru ga-abara ya uru. (lmd isi nke 1 nọmba nke 3)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. (lmd isi nke 1 nọmba nke 4)

6. Okwu

(Nkeji 5) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 5​—Isiokwu: Ị Ga-adịli Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa. (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 158

7. Jiri Ndidi Chineke Na-enwe Kpọrọ Ihe​—Otú Jehova Si Ele Oge Anya

(Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Ọ bụrụ na anyị ana-echebara otú Jehova si ele oge anya echiche, olee otú ọ ga-esi nyere anyị aka iji ndidi na-echere mgbe nkwa ndị Jehova kwere ga-emezu?

Ebe ndị gara ilegharị anya nọ n’elu ugwu na-ele mbara igwe kpakpando juru.

8. Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Septemba

(Nkeji 10) Kpọnye VIDIO.

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 15 ¶8-14

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 68 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya