Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Septemba p. 6-7
  • Septemba 23-29

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 23-29
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Septemba p. 6-7

SEPTEMBA 23-29

ABỤ ỌMA 88-89

Abụ nke 22 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Ọ Bụ Ọchịchị Jehova Kacha Mma

(Nkeji 10)

Ọchịchị Jehova na-ekpe ikpe ziri ezi (Ọma 89:14; w17.06 28 ¶5)

Ọchịchị Jehova na-eme ka ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ (Ọma 89:15, 16; w17.06 29 ¶10-11)

Ọchịchị Jehova ga-adịru mgbe ebighị ebi (Ọma 89:34-37; w14 10/15 10 ¶14)

Foto ndị na-egosi: Ebe otu nwanna nwoke na-eche banyere otú ọchịchị Jehova si ka ọchịchị ụwa a mma. 1. Ebe ndị mmadụ na-arụrịta ụka ná nnọkọ ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị. 2. Ebe ụmụnna ji obi ụtọ na-ekele ibe ha n’ọmụmụ ihe.

Ọ bụrụ na anyị ana-eche banyere otú ọchịchị Jehova si ka nke ụmụ mmadụ mma, ọ ga-enyere anyị aka ịna-anọpụ iche ma anyị nụ ihe nwere ike ime ka anyị tinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 89:37​—Gịnị mere ọnwa ji bụrụ ihe dabara adaba nke na-echetara anyị na ọchịchị Kraịst ga-adịgide? (w07 7/15 32 ¶2-4)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 89:1-24 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Gwa onye na-abụghị onye chọọchị otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl nakwa na ị chọrọ ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 5 nọmba nke 5)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gwa ya ka i gosi ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 9)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 5) Okwu. ijwbq 181​—Isiokwu: Gịnị Ka Baịbụl Na-ekwu? (th ihe ọmụmụ nke 2)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 94

7. Iwu Jehova Kacha Mma

(Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Ọtụtụ ndị weere ihe Baịbụl kwuru gbasara mmekọahụ na alụmdi na nwunye ka ihe mgbe ochie na ihe na-agaghị ekwe omume n’oge a. Obi ò siri gị ike na ime ihe Jehova kwuru na-akacha abara anyị uru mgbe niile?​—Aịza. 48:17, 18; Rom 12:2.

    Foto si na vidio bụ́ “Ihe Mere M Ji Kwere​—Ihe Chineke Chọrọ na Ihe Mụnwa Chọrọ.” Hugo na Clara.
  • Gịnị mere na anyị ekwesịghị ịnabata ihe ụwa weere ka omume dị mma na nke na-adịghị mma? (Jere. 10:23; 17:9; 2 Kọr. 11:13-15; Efe. 4:18, 19)

  • Foto ndị na-egosi: Ihe osise ndị si na vidio bụ́ “Ihe Mere M Ji Kwere​—Ihe Chineke Chọrọ na Ihe Mụnwa Chọrọ.” 1. Otu tablet nke na-egosi jw.org. 2. Ebe Hugo ji ekwentị ya na-agụ Baịbụl n’oge ọ nọ n’ụgbọ okporo ígwè. 3. Ebe Clara na-ekpe ekpere.
  • Gịnị mere anyị ji kwesị ịtụkwasị iwu Jehova nyere gbasara omume dị mma na nke na-adịghị mma obi? (Jọn 3:16; Rom 11:33; Taị. 1:2)

Baịbụl gwara anyị na ndị na-anaghị edebe iwu Chineke nyere gbasara omume dị mma na nke na-adịghị mma “agaghị eketa Alaeze Chineke?” (1 Kọr. 6:9, 10) Ma, ọ̀ bụ naanị ihe a mere anyị ga-eji na-edebe iwu Chineke?

Kpọnye VIDIO bụ́ Ihe Mere M Ji Kwere​—Ihe Chineke Chọrọ na Ihe Mụnwa Chọrọ. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Olee otú iwu Chineke si echebe anyị?

8. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 5)

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 15 ¶1-7, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 133 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya