Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Septemba p. 13
  • Ọktoba 21-27

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 21-27
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Septemba p. 13

ỌKTOBA 21-27

ABỤ ỌMA 100-102

Abụ nke 37 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ịhụnanya Pụrụ Iche nke Jehova

(Nkeji 10)

Hụ Jehova n’anya nke ukwuu (Ọma 100:5; w23.03 12 ¶18-19)

Zere ihe ọ bụla ga-eme ka gị na Jehova kwụsị ịbụ ezigbo ndị enyi (Ọma 101:2, 3; w23.02 17 ¶10)

Jụ ndị na-ekwutọ Jehova na nzukọ ya (Ọma 101:5; w11 7/15 16 ¶7-8)

Ebe otu nwanna nwoke na-ele ekwentị ya. Ihe juru n’ihu ya bụ ihe ndị dị n’ebe a na-ezirịta ozi n’Ịntanet, dị ka vidio, akụkọ ụwa, foto, ozi nkịtị, nakwa ihe ndị e sere ese.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Ebe ndị m na-aga n’Ịntanet a na-anọ ezirịta ozi na ihe ndị m na-eme na ha hà nwere ike ime ka mụ na Jehova kwụsị ịdị ná mma?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 102:6​—Gịnị mere ọbụ abụ a ji sị na ya yiri okwolo? (it-2 596)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 102:1-28 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 2 nọmba nke 3)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 5) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gwa ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl nakwa na ị chọrọ ka gị na ya mụwa Baịbụl. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 4) Ihe Ngosi: ijwbq 129​—Isiokwu: À Gbanwere Ihe E Dere na Baịbụl ma Ọ Bụ Kpaa Ya Aka? (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 137

7. ‘M Rapaara Gị n’Ahụ́. I Jidesiri M Ike’

(Nkeji 15)

Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

  • Olee otú Ana si gosi ịhụnanya pụrụ iche?

  • Olee otú anyị nwere ike isi na-eme ka ya?

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 16 ¶1-8, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 96 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya