Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Nọvemba p. 2-16
  • Nọvemba 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Nọvemba p. 2-16

NỌVEMBA 4-10

ABỤ ỌMA 105

Abụ nke 3 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ala Nkwa Ahụ. Foto ndị na-egosi: 1. Ebreham. 2. Aịzik. 3. Jekọb.

1. “Ọ Na-echeta Ọgbụgba Ndụ Ya Ruo Mgbe Ebighị Ebi”

(Nkeji 10)

Jehova kwere Ebreham nkwa, mechaakwa kwe Aịzik na Jekọb otu nkwa ahụ (Jen. 15:18; 26:3; 28:13; Ọma 105:8-11)

O nwere ike ịdị ka nkwa a agaghị emezuli (Ọma 105:12, 13; w23.04 28 ¶11-12)

Jehova echefughị ọgbụgba ndụ ya na Ebreham (Ọma 105:42-44; it-2 1201 ¶2)


JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú ịmara na Jehova bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi si abara m uru?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 105:17-19​—Olee otú “okwu Jehova” si nụchaa Josef? (w87 6/1 25 ¶15)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 105:24-45 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(1 nkeji) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye nwe ụlọ ji ọrụ n’aka. (lmd isi nke 2 nọmba nke 5)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Jiri obiọma kwụsị mkparịta ụka gị na onye ahụ mgbe ọ malitere ịrụ ụka. (lmd isi nke 4 nọmba nke 5)

6. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Nye onye ahụ magazin dabara n’isiokwu o gosiri mmasị na ya n’oge gara aga. (lmd isi nke 8 nọmba nke 3)

7. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa onye ahụ banyere JW Library®, nyekwara ya aka ka o si n’Ịntanet were ya. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 84

8. Otú Anyị Si Egosi na Anyị Hụrụ Jizọs n’Anya

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Mgbe anyị ji oge anyị, ume anyị, na ego anyị na-akwado ọrụ ndị gbasara Alaeze Chineke, anyị na-egosi na anyị hụrụ Ọkpara Jehova, bụ́ Kraịst Jizọs, onye nọ n’ocheeze, n’anya. Otú a anyị si egosi na anyị hụrụ Jizọs n’anya na-eme ka anyị na Jehova dịkwuo ná mma, ọ na-abakwara ụmụnna anyị uru. (Jọn 14:23) Akụkọ dị iche iche gbara na jw.org n’okpuru isiokwu bụ́ “Ihe Ndị E Ji Onyinye I Nyere Eme” gosiri otú onyinye ndị anyị na-enye si abara ụmụnna anyị n’ụwa niile ezigbo uru.

Aka na-etinye ego n’igbe onyinye. Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwanna nwoke guzo n’ihu ọkàikpe. 2. Ebe otu nwanna nwaanyị so na-arụrụ nzukọ Jehova ụlọ. 3. Ebe otu nwanna nwaanyị na-ele vidio ndị ogbi.

Kpọnye VIDIO Bụ́ Onyinye Gị Na-aba Ezigbo Uru. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

  • Olee otú iji ego e nyere n’onyinye agbachitere ụmụnna anyị ka e nye ha ohere ife Jehova sirila baara ha uru?

  • Olee otú ime ka ego e nyere n’onyinye “hara otu” sirila nye aka n’ịrụ Ụlọ Nzukọ Alaeze?​—2 Kọr. 8:14

  • Olee uru ndị anyị riterela maka na e ji ego a na-enye n’onyinye akwado ọrụ ịsụgharị Baịbụl n’ọtụtụ asụsụ?

Mụtakwuo Otú Ị Ga Na-esi Enye Onyinye n’Ịntanet

Aka na-etinye mkpụrụ ego n’igbe onyinye.

Olee otú ị ga na-esi enye onyinye iji kwadoo ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ? Pịa ebe e dere “Donations” n’ala ala isimbido JW Library. N’ọtụtụ mba, ị ga-ahụ ebe e dere FAQ. Ị pịa ya, ọ ga-egosi gị isiokwu bụ́ Donations to Jehovah’s Witnesses​—Frequently Asked Questions.

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 16 ¶14-20, igbe 16B

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 97 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya